-
1 Ndị Kọrịnt 14:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ọ bụrụ na e nwere onye chere na ya bụ onye amụma ma ọ bụ na e nwere ihe mmụọ nsọ nyere ya ike ime, o kwesịrị ikweta na ihe m na-edetara unu bụ ihe Onyenwe anyị nyere n’iwu.
-