-
1 Ndị Kọrịnt 15:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Na-echenụ echiche nke ọma, na-emekwanụ ihe dị mma. Unu anọkwala na-eme mmehie. Ụfọdụ n’ime unu amaghị Chineke. Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.
-