1 Ndị Kọrịnt 15:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Otú anyanwụ si maa mma dị iche n’otú ọnwa si maa mma.+ Otú kpakpando si maa mma dịkwa iche. N’eziokwu, otú otu kpakpando si maa mma dị iche n’otú kpakpando ọzọ si maa mma. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:41 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2020, p. 10-11 Ụlọ Nche,7/1/1998, p. 206/15/1993, p. 11
41 Otú anyanwụ si maa mma dị iche n’otú ọnwa si maa mma.+ Otú kpakpando si maa mma dịkwa iche. N’eziokwu, otú otu kpakpando si maa mma dị iche n’otú kpakpando ọzọ si maa mma.