1 Ndị Kọrịnt 15:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ndị nọ n’ụwa a dị otú onye ahụ e ji ájá kpụọ dị. Ndị nọ n’eluigwe dịkwa otú onye ahụ si n’eluigwe dị.+
48 Ndị nọ n’ụwa a dị otú onye ahụ e ji ájá kpụọ dị. Ndị nọ n’eluigwe dịkwa otú onye ahụ si n’eluigwe dị.+