1 Ndị Kọrịnt 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’okwu gbasara ịnakọta onyinye a ga-enye ndị nsọ,+ na-emenụ ya otú ahụ m gwara ọgbakọ ndị dị na Galeshia ka ha na-eme. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:1 Ụlọ Nche,11/1/1998, p. 24
16 N’okwu gbasara ịnakọta onyinye a ga-enye ndị nsọ,+ na-emenụ ya otú ahụ m gwara ọgbakọ ndị dị na Galeshia ka ha na-eme.