2 Ndị Kọrịnt 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, anyị chere na anyị ga-anwụ. Ma, ihe a merenụ nyeere anyị aka ka anyị ghara ịtụkwasị onwe anyị obi, kama ka anyị tụkwasị Chineke obi,+ onye na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ụlọ Nche,11/1/1996, p. 16-17
9 N’eziokwu, anyị chere na anyị ga-anwụ. Ma, ihe a merenụ nyeere anyị aka ka anyị ghara ịtụkwasị onwe anyị obi, kama ka anyị tụkwasị Chineke obi,+ onye na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.