-
2 Ndị Kọrịnt 2:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ihe mere m ji dee ihe a bụ ka unu ghara ime ihe ga-ewute m mgbe m bịara, kama ka unu mee ihe ga-eme ka m ṅụrịa ọṅụ. N’ihi na obi siri m ike na ihe na-eme ka m nwee aṅụrị na-emekwa ka unu nwee aṅụrị.
-