2 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na eji m obi mgbawa na ezigbo anya mmiri na-ede akwụkwọ ozi a, obi adịghịkwa m mma. Anaghị m ekwu ihe a ka obi ghara ịdị unu mma,+ kama ka unu wee mara otú m hụruru unu n’anya. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:4 Ụlọ Nche,11/1/1996, p. 11
4 N’ihi na eji m obi mgbawa na ezigbo anya mmiri na-ede akwụkwọ ozi a, obi adịghịkwa m mma. Anaghị m ekwu ihe a ka obi ghara ịdị unu mma,+ kama ka unu wee mara otú m hụruru unu n’anya.