-
2 Ndị Kọrịnt 2:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma ekele dịrị Chineke, onye na-edu anyị ka anyị soro Kraịst na-enwe obi ụtọ otú ndị agha na-enwe ma ha merie n’agha. Ịmata ihe gbasara Chineke dị ka ịnụ ísì ọma. Chineke na-ejikwa ọrụ anyị na-arụ eme ka ndị mmadụ na-anụ ísì ọma a n’ebe niile.
-