2 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anyị ma na a kwatuo ụlọ anyị n’ụwa, ya bụ, ụlọikwuu a,+ Chineke ga-enye anyị ụlọ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi n’eluigwe, nke a na-ejighịkwa aka rụọ.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,2/15/1998, p. 15-163/1/1995, p. 30
5 Anyị ma na a kwatuo ụlọ anyị n’ụwa, ya bụ, ụlọikwuu a,+ Chineke ga-enye anyị ụlọ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi n’eluigwe, nke a na-ejighịkwa aka rụọ.+