2 Ndị Kọrịnt 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Nke a pụtara na Chineke si n’aka Kraịst na-eme ka ya na ndị mmadụ dị ná mma,+ ọ naghịkwa agụkọrọ ha mmehie ha.+ O ziekwala anyị ka anyị na-agwa ndị mmadụ ihe ha ga-eme ka ya na ha dị ná mma.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:19 Ụlọ Nche,12/15/2010, p. 12-1312/15/1998, p. 17-18
19 Nke a pụtara na Chineke si n’aka Kraịst na-eme ka ya na ndị mmadụ dị ná mma,+ ọ naghịkwa agụkọrọ ha mmehie ha.+ O ziekwala anyị ka anyị na-agwa ndị mmadụ ihe ha ga-eme ka ya na ha dị ná mma.+