2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Kraịst emeghị mmehie.+ Ma, Chineke ji ya chụọ àjà maka mmehie anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:21 Ụlọ Nche,8/15/2000, p. 18-1912/15/1998, p. 18
21 Kraịst emeghị mmehie.+ Ma, Chineke ji ya chụọ àjà maka mmehie anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke.+