2 Ndị Kọrịnt 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jirinụ obi unu niile hụ anyị n’anya.+ Ọ dịghị onye anyị mejọrọ. Ọ dịghị onye anyị merụrụ, ọ dịghịkwa onye anyị ghọgburu.+
2 Jirinụ obi unu niile hụ anyị n’anya.+ Ọ dịghị onye anyị mejọrọ. Ọ dịghị onye anyị merụrụ, ọ dịghịkwa onye anyị ghọgburu.+