-
2 Ndị Kọrịnt 7:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ma ọ bụghị naanị na ọ bịara kasie anyị obi, kamakwa obi unu kasiri ya kasikwara anyị obi. Ọ kọkwaara anyị otú ịhụ m si agụsi unu ike, otú unu si na-enwe mwute, nakwa otú unu si na-eche gbasara m. Nke a mere ka m nwekwuo aṅụrị.
-