-
2 Ndị Kọrịnt 7:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 O doro anya na ihe a wutere unu otú Chineke chọrọ. Ọ bụ ya mere unu ji gbaa ezigbo mbọ mee ihe dị mma. Unu mere ka a ghara ịkpọ unu aha ọjọọ. Ihe ọjọọ unu mere wutere unu. Unu tụrụ egwu Chineke. Ọ gụrụ unu agụụ ichegharị. Unu ji obi unu na-ejere Chineke ozi, unu mezikwara ihe unu mejọrọ.+ Unu mere ihe niile otú kwesịrị ekwesị iji hụ na unu doziri nsogbu a.
-