2 Ndị Kọrịnt 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu na-eme nke ọma n’ihe niile. Okwukwe unu siri ike. Unu ma otú e si ekwu okwu. Unu ma ọtụtụ ihe. Unu na-agba ezigbo mbọ n’ihe ọ bụla unu na-eme. Unu hụrụ ndị ọzọ n’anya n’eziokwu otú anyị hụrụ unu. Ma, na-agbakwanụ mbọ ka unu na-emesapụ aka.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:7 Ụlọ Nche,1/15/1992, p. 16
7 Unu na-eme nke ọma n’ihe niile. Okwukwe unu siri ike. Unu ma otú e si ekwu okwu. Unu ma ọtụtụ ihe. Unu na-agba ezigbo mbọ n’ihe ọ bụla unu na-eme. Unu hụrụ ndị ọzọ n’anya n’eziokwu otú anyị hụrụ unu. Ma, na-agbakwanụ mbọ ka unu na-emesapụ aka.+