-
2 Ndị Kọrịnt 8:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Anyị na-ezitekwara unu ha na otu nwanna anyị, onye anyị chọpụtarala ọtụtụ mgbe na ọ na-agba mbọ n’ihe niile ọ na-eme. Ugbu a kwa, ọ ga-agbakwu mbọ n’ihi na obi siri ya ike na unu ga-eme nke ọma.
-