2 Ndị Kọrịnt 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, gosinụ ụmụnna ndị a na unu hụrụ ha n’anya,+ gosikwanụ ọgbakọ dị iche iche ihe mere anyị ji jiri unu na-anya isi.
24 N’ihi ya, gosinụ ụmụnna ndị a na unu hụrụ ha n’anya,+ gosikwanụ ọgbakọ dị iche iche ihe mere anyị ji jiri unu na-anya isi.