2 Ndị Kọrịnt 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 n’ihi na ama m na unu chọrọ inye aka. Eji m unu na-anyara ndị Masedonia isi. Agwara m ha na o ruola otu afọ unu ndị nọ n’Akeya* jikeere inye aka. N’ihi otú o si na-agụsi unu agụụ ike inye aka, ọtụtụ ndị Masedonia chọkwara inye aka.
2 n’ihi na ama m na unu chọrọ inye aka. Eji m unu na-anyara ndị Masedonia isi. Agwara m ha na o ruola otu afọ unu ndị nọ n’Akeya* jikeere inye aka. N’ihi otú o si na-agụsi unu agụụ ike inye aka, ọtụtụ ndị Masedonia chọkwara inye aka.