-
2 Ndị Kọrịnt 9:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’ihi ya, echere m na m kwesịrị ịgwa ụmụnna ndị ahụ ka ha buru m ụzọ bịa hụ unu, ka ọ ga-abụ, tupu mụnwa abịa, ya abụrụ na ha anakọtachaala onyinye unu kwere nkwa inye. E si otú a mee ya, ọ ga-egosi na a manyeghị unu amanye inye ihe unu nyere, kama na ihe unu nyere si unu n’obi.
-