2 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 (Otú ahụ ka e dere ya, sị: “O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe. Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.”+
9 (Otú ahụ ka e dere ya, sị: “O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe. Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.”+