-
2 Ndị Kọrịnt 9:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Chineke, onye na-enye onye na-agha mkpụrụ ọtụtụ mkpụrụ, nke na-enyekwa ọtụtụ achịcha ka ndị mmadụ taa, ga-enye unu mkpụrụ unu ga-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ. Ọ ga-emekwa ka unu nweta ọtụtụ ihe ọma n’ezi omume unu na-eme.)
-