2 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anyị agaghị eji ọrụ anyị na-arụghị eme ọnụ. Naanị ihe anyị ga-eji eme ọnụ bụ ọrụ anyị na-arụ, nke Chineke gwara anyị rụọ. Unu sokwa n’ọrụ a o nyere anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:13 Ụlọ Nche,7/15/2008, p. 28
13 Anyị agaghị eji ọrụ anyị na-arụghị eme ọnụ. Naanị ihe anyị ga-eji eme ọnụ bụ ọrụ anyị na-arụ, nke Chineke gwara anyị rụọ. Unu sokwa n’ọrụ a o nyere anyị.+