-
2 Ndị Kọrịnt 11:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 N’eziokwu, unu na-anabata onye ọ bụla ji unu mere ohu, onye ọ bụla nke na-erigbu unu, onye ọ bụla nke na-anara unu ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ma na-eleda unu anya, nakwa onye ọ bụla nke na-ama unu ụra.
-