2 Ndị Kọrịnt 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị ọzọ pịara m ụtarị ugboro atọ.+ A tụrụ m nkume otu ugboro.+ Ugboro atọ ka m nọ n’ụgbọ mmiri na-aga njem, ụgbọ ekpuo.+ M nọrọ n’ime oké osimiri otu ụbọchị, ehihie na abalị. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:25 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 26-276/15/1990, p. 12, 16
25 Ndị ọzọ pịara m ụtarị ugboro atọ.+ A tụrụ m nkume otu ugboro.+ Ugboro atọ ka m nọ n’ụgbọ mmiri na-aga njem, ụgbọ ekpuo.+ M nọrọ n’ime oké osimiri otu ụbọchị, ehihie na abalị.