2 Ndị Kọrịnt 11:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, e ji nkata si na windo dị ná mgbidi butuo m,+ mụ esizie ebe ahụ gbalaga.