-
2 Ndị Kọrịnt 12:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 E nwere otu onye na-eso ụzọ Kraịst m ma. Afọ iri na anọ gara aga, Onyenwe anyị kpọgara ya n’eluigwe nke atọ. Amaghị m ma ọ̀ gara n’anụ ahụ́. Ọ bụ Chineke ma.
-