-
2 Ndị Kọrịnt 12:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ bụrụgodị na m chọrọ ịnya isi, ọ pụtaghị na anaghị m eche echiche nke ọma, n’ihi na m ga-ekwu eziokwu. Ma, agaghị m anya isi, ka naanị ihe unu ga-eji maka ya kwuo okwu ọma banyere m bụrụ ụdị onye unu hụrụ m bụ ma ọ bụ ihe unu nụrụ m kwuru.
-