21 Ma, Chineke m nwere ike ime ka ihere mee m ma m bịa ọzọ. Obi nwere ike ịjọ m njọ maka na ọtụtụ ndị mere mmehie n’oge gara aga echegharịbeghị. Ha echegharịbeghị n’ihe na-asọ oyi ha na-eme, n’iko ha na-akwa, nakwa n’ihe ọjọọ ha na-eme n’asọghị anya.