2 Ndị Kọrịnt 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nke a bụ nke ugboro atọ m ga-abịa hụ unu. “A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.”+
13 Nke a bụ nke ugboro atọ m ga-abịa hụ unu. “A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.”+