-
2 Ndị Kọrịnt 13:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọ bụ eziokwu na mụ na unu anọghị ugbu a, ma ọ dị m ka mụ na unu nọ ọzọ. Ihe a ka m na-agwa ndị mere mmehie n’oge gara aga na ndị ọzọ niile: Ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m emere ndị na-eme ihe ọjọọ ebere.
-