-
2 Ndị Kọrịnt 13:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 M ga-esi otú ahụ gosi unu na Kraịst na-esi n’ọnụ m ekwu okwu. Ọ naghịkwa egosi unu na ya adịghị ike, kama ọ na-egosi unu na ya dị ike.
-