2 Ndị Kọrịnt 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ ya mere m ji ede ihe ndị a tupu mụ abịa hụ unu, ka ọ ga-abụ, mụ na unu nọrọ, mụ aghara ịdị aka ike, n’ihi na ikike Onyenwe anyị nyere m+ bụ ka m na-agba unu ume, ọ bụghị ime ka unu daa mbà.
10 Ọ bụ ya mere m ji ede ihe ndị a tupu mụ abịa hụ unu, ka ọ ga-abụ, mụ na unu nọrọ, mụ aghara ịdị aka ike, n’ihi na ikike Onyenwe anyị nyere m+ bụ ka m na-agba unu ume, ọ bụghị ime ka unu daa mbà.