Ndị Galeshia 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otu ihe a ka m chọrọ ịjụ* unu: Ùnu nwetara mmụọ nsọ maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ?+
2 Otu ihe a ka m chọrọ ịjụ* unu: Ùnu nwetara mmụọ nsọ maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ?+