Ndị Galeshia 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi ya, Iwu ahụ* ò megidere nkwa Chineke? Mbanụ! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke ga-emeli ka mmadụ dị ndụ, ime ihe e nyere n’iwu gaara eme ka anyị bụrụ ndị ezi omume.
21 N’ihi ya, Iwu ahụ* ò megidere nkwa Chineke? Mbanụ! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke ga-emeli ka mmadụ dị ndụ, ime ihe e nyere n’iwu gaara eme ka anyị bụrụ ndị ezi omume.