Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma mgbe oge a kara aka ruru, Chineke zitere Ọkpara ya, bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ onye nọkwa n’okpuru iwu,+ Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Ụlọ Nche,9/15/1998, p. 13-14
4 Ma mgbe oge a kara aka ruru, Chineke zitere Ọkpara ya, bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ onye nọkwa n’okpuru iwu,+