Ndị Galeshia 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’agbanyeghị na ọrịa m bụụrụ unu ọnwụnwa, unu eledaghị m anya ma ọ bụ sọwa m oyi.* Kama unu nabatara m ka à ga-asị na m bụ mmụọ ozi Chineke ma ọ bụkwanụ Kraịst Jizọs.
14 N’agbanyeghị na ọrịa m bụụrụ unu ọnwụnwa, unu eledaghị m anya ma ọ bụ sọwa m oyi.* Kama unu nabatara m ka à ga-asị na m bụ mmụọ ozi Chineke ma ọ bụkwanụ Kraịst Jizọs.