-
Ndị Galeshia 4:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, ọ bụghị ihe ọjọọ ma mmadụ gbasiwe mbọ ike ka o nweta unu, ọ bụrụhaala na o buuru unu ihe ọma n’obi. O kwesịghịkwa ịbụ naanị mgbe mụ na unu nọ, kama o kwesịrị ịbụ n’oge niile.
-