Ndị Galeshia 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu. Ma unu ejila maka na unu nweere onwe unu na-eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ,+ kama ka ịhụnanya mee ka unu na-agbara ibe unu ohu.+ Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:13 Ụlọ Nche,5/15/2010, p. 272/15/2010, p. 113/15/1992, p. 20
13 Ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu. Ma unu ejila maka na unu nweere onwe unu na-eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ,+ kama ka ịhụnanya mee ka unu na-agbara ibe unu ohu.+