Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+