Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+
17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+