Ndị Galeshia 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ka a ghara inwe mgbe m ga-anya isi, ọ gwụla ma ọ̀ bụ iji Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ onye nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ, nyaa isi. N’ihi ọnwụ ọ nwụrụ, ụwa dị m ka ihe nwụrụ anwụ, mụ adịrị ụwa ka onye nwụrụ anwụ.
14 Ma, ka a ghara inwe mgbe m ga-anya isi, ọ gwụla ma ọ̀ bụ iji Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ onye nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ, nyaa isi. N’ihi ọnwụ ọ nwụrụ, ụwa dị m ka ihe nwụrụ anwụ, mụ adịrị ụwa ka onye nwụrụ anwụ.