Ndị Efesọs 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mụnwa bụ́ Pọl, onye ọ bụ uche Chineke ka ọ bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs, na-edetara ọgbakọ dị n’Efesọs akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ,+ na ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi, nakwa ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu.
1 Mụnwa bụ́ Pọl, onye ọ bụ uche Chineke ka ọ bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs, na-edetara ọgbakọ dị n’Efesọs akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ,+ na ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi, nakwa ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu.