Ndị Efesọs 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị niile na ndị niile nwere ikike na ndị niile dị ike na ndị niile na-edu ndú na aha ọ bụla,+ ọ bụghị naanị n’oge a,* kamakwa n’ọdịnihu.
21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị niile na ndị niile nwere ikike na ndị niile dị ike na ndị niile na-edu ndú na aha ọ bụla,+ ọ bụghị naanị n’oge a,* kamakwa n’ọdịnihu.