Ndị Efesọs 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu amaghị Kraịst n’oge ahụ. Unu na ndị Izrel anaghị emekọ ihe ọ bụla, unu esoghịkwa n’ọgbụgba ndụ Chineke ji kwe nkwa.+ Unu bi n’ụwa, ma unu enweghị olileanya, unu amaghịkwa Chineke.+
12 Unu amaghị Kraịst n’oge ahụ. Unu na ndị Izrel anaghị emekọ ihe ọ bụla, unu esoghịkwa n’ọgbụgba ndụ Chineke ji kwe nkwa.+ Unu bi n’ụwa, ma unu enweghị olileanya, unu amaghịkwa Chineke.+