Ndị Efesọs 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ebe ọ bụ na unu na Kraịst dịkwa n’otu, Chineke emeela ka unu na ndị ọzọ bụrụ ụlọ o bi, n’ihi na mmụọ ya dị ebe ahụ.+
22 Ebe ọ bụ na unu na Kraịst dịkwa n’otu, Chineke emeela ka unu na ndị ọzọ bụrụ ụlọ o bi, n’ihi na mmụọ ya dị ebe ahụ.+