Ndị Efesọs 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M na-arịọkwa ya ka okwukwe unu nwere mee ka Kraịst dịrị unu n’obi, ka unu hụkwa ndị ọzọ n’anya,+ ka unu kwụsie ike, gbanyesiekwa mgbọrọgwụ ike+ na ntọala okwukwe unu.+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,10/15/2009, p. 267/15/1999, p. 14
17 M na-arịọkwa ya ka okwukwe unu nwere mee ka Kraịst dịrị unu n’obi, ka unu hụkwa ndị ọzọ n’anya,+ ka unu kwụsie ike, gbanyesiekwa mgbọrọgwụ ike+ na ntọala okwukwe unu.+