Ndị Efesọs 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu emekwala omume na-eme ihere ma ọ bụ kwuo okwu nzuzu ma ọ bụ okwu njakịrị rụrụ arụ,+ n’ihi na ha ekwesịghị ekwesị. Kama ime ihe ndị a, na-ekelenụ Chineke.+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:4 Teta!,6/8/2003, p. 27
4 Unu emekwala omume na-eme ihere ma ọ bụ kwuo okwu nzuzu ma ọ bụ okwu njakịrị rụrụ arụ,+ n’ihi na ha ekwesịghị ekwesị. Kama ime ihe ndị a, na-ekelenụ Chineke.+