Ndị Efesọs 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Na-ekelenụ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile+ maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+