Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi.
5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi.